12 M'we ziga ebu n'iru unu, nke chupuru ha n'iru unu, bú eze abua nke ndi-Amorait; ọ bughi na mma-agha-gi, ọ bughi kwa n'uta-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 24
Echiche Joshua 24:12 na onodu