26 Joshua we de okwu ndia n'akwukwọ iwu Chineke; o we were nkume uku, me ka o guzo ọtọ n'ebe ahu n'okpuru osisi oak ahu nke di n'ebe nsọ Jehova.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 24
Echiche Joshua 24:26 na onodu