Joshua 4:9 IGBOB

9 Joshua we guzo nkume iri na abua n'etiti Jọdan, bú ebe-nguzo siri ike nke ukwu ndi-nchu-àjà ndi nēbu ib͕e ọb͕ub͕a-ndu: ha we di n'ebe ahu, rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 4

Echiche Joshua 4:9 na onodu