Joshua 5:10 IGBOB

10 Umu Israel we ma ulo-ikwū-ha na Gilgal; ha we me ememe ngabiga n'ubọchi nke-iri-na-anọ nke ọnwa ahu n'anyasi, n'ala ihe nādighi nke Jeriko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 5

Echiche Joshua 5:10 na onodu