12 Manna we kwusi n'echi-ya, mb͕e ha riri ufọdu nime ihe mìrì n'ala ahu; umu Israel enweghi kwa manna ọzọ; ha we rie ihe-ọmume ala Kenean n'arọ ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 5
Echiche Joshua 5:12 na onodu