Joshua 5:7 IGBOB

7 Ma umu-ha, ndi O mere ka ha bilie n'ọnọdu ha, ndi ahu ka Joshua biri úgwù: n'ihi na ndi anēbighi úgwù ka ha bu, n'ihi na ha ebìghi ha úgwù n'uzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 5

Echiche Joshua 5:7 na onodu