21 Ha we were ọnu mma-agha wezuga ihe nile di n'obodo ahu ka ebibie ya, ma nwoke ma nwayi, ma nwata ma okenye, na ehi, na aturu, na inyinya-ibu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 6
Echiche Joshua 6:21 na onodu