Joshua 7:26 IGBOB

26 Ha we guzo n'elu ya oké obo nkume, rue ta; Jehova we si n'idi-ọku nke iwe-Ya chigharia. N'ihi ya akpọrọ aha ebe ahu, Ndagwurugwu Ekoa, rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:26 na onodu