Joshua 7:5 IGBOB

5 Ndikom Ai we tib͕ue ihe ra ka orú madu na iri na isi sitere na ha: ha we si n'iru ọnu-uzọ-ama chugide ha rue Shebarim, we tib͕ue ha na nrida ahu: obi we lọ ndi Israel miri, we ghọ miri miri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 7

Echiche Joshua 7:5 na onodu