Joshua 8:6 IGBOB

6 ha gāputa n'azu ayi, rue mb͕e ayi gādọpu ha n'obodo; n'ihi na ha gāsi, Ha nāb͕alaga n'iru ayi, dika na mb͕e mbu; ayi gāb͕alaga kwa n'iru ha:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 8

Echiche Joshua 8:6 na onodu