Joshua 9:20 IGBOB

20 Nka ka ayi gēme ha, kwe kwa ka ha di ndu; ka iwe we ghara idikwasi ayi, n'ihi iyi ahu nke ayi ṅuru ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9

Echiche Joshua 9:20 na onodu