Joshua 9:27 IGBOB

27 Joshua we me ha n'ubọchi ahu ndi-ọwa-nkú na ndi-ose-miri bayere nzukọ Israel, baye-kwa-ra ebe-ichu-àjà Jehova, rue ta, n'ebe ahu nke Ọ gārọputa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Joshua 9

Echiche Joshua 9:27 na onodu