2 N'ihi na Jehova neme ka nbili-elu nke Jekob lata, dika nbili-elu nke Israel: n'ihi na ndi-nwusi awusiwo ha dika miri, ọ bu kwa ngalaba-vine nile ha ka ha bibiworo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehum 2
Echiche Nehum 2:2 na onodu