Nehum 2:7 IGBOB

7 Ekpughewo kwa Huzab, me ka ọ rigopu, ndi-orù-ya ndinyom nākwa kwa ákwá dika olu nduru, nēti obi-ha aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehum 2

Echiche Nehum 2:7 na onodu