Nehum 3:15 IGBOB

15 N'ebe ahu ka ọku gēripia gi; mma-agha gēbipu gi, ọ gēripia gi dika ukpala: me onwe-gi ka i rie nne dika ukpala, me onwe-gi ka i rie nne dika igurube.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehum 3

Echiche Nehum 3:15 na onodu