Nehum 3:7 IGBOB

7 O gēru kwa, na ndi nile ndi nāhu gi gāb͕anari gi, si, Ebibiwo Nineve: ònye gēgosi ya ebere o ji n'aru ya? Òle ebe M'gāchọputara gi ndi-nkasi-obi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehum 3

Echiche Nehum 3:7 na onodu