Obadaia 1:14 IGBOB

14 Eguzo-kwa-la n'abu-uzọ, ibipu ndi-ya b͕apuru ab͕apu; emechibido-kwa-la ndi-ya fọduru nye n'aka ndi-iro-ha n'ubọchi ahuhu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Obadaia 1

Echiche Obadaia 1:14 na onodu