Obadaia 1:19 IGBOB

19 Ndi Negeb gēnweta kwa ugwu Isọ; ndi ebe di ala ala gēnweta ndi Filistia: ha gēnweta kwa ọhia Efraim, na ọhia Sameria: Benjamin gēnweta kwa Gilead.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Obadaia 1

Echiche Obadaia 1:19 na onodu