8 Naomi we si nwunye abua nke umu-ya, Jenu, laghachi, nwayi ọ bula n>ulo nne-ya: Jehova mere unu ebere, dika unu mere ndi nwuru anwu, me-kwa-ra mu onwem.
9 Jehova me ka unu chọta izu-ike, nwayi ọ bula n>ulo di-ya. O we sutu ha ọnu; ha we welie olu-ha kwa /akw/a.
10 Ha we si ya, N>ezie ayi g=esoro gi laghachikuru ndi-gi.
11 Naomi we si, Laghachinu, umum: n>#ihi gini ka unu g=esom la? #enwerem umu-ndikom ọzọ n>afọm, ka ha we buru unu di?
12 Laghachinu, umum, lanu; n>ihi na emewom agadi kari inwe di. _O buru na asim, Enwerem olile-anya, ọ buru kwa na nwoke aluam n>abali a, ọ buru kwa na amuam umu-ndikom;
13 #ọ bu ha ka unu g=anele anya rue mb͕e ha g=etolite? #ọ bu n>ihi ha ka unu g=eb͕ochi onwe-unu ka nwoke ghara ilu unu na nwunye? /e-#e, umum; n>ihi na ọ dim ilu nke-uku kari ka ọ di unu, n>ihi na aka Jehova aputawo imegidem.
14 Ha we welie olu-ha, kwa /akw/a ọzọ: _Opa we sutu nne di-ya ọnu; ma Rut rapara n>aru ya.