3 O we si onye-nb͕aputa ahu, Naomi, nke siworo n>ala-ọhia Moab lata, n=ere #ok#e ubi ahu nke nwa-nne-ayi, b/u Elimelek, nwere:
4 ma mu onwem siri, na m>g=ekpughepu nti-gi ka i nu ya, si, Zuru ya n>iru ndi n=anọdu ebe a, na n>iru ndi-okenye ndim. _O buru na i g=ab͕aputa ya, b͕aputa ya: ma ọ buru na ab͕aputaghi ya, gosim, ka m>we mara: n>ihi na ọ dighi onye ib͕aputa ya ma-ọbughi gi; ma mu onwem n=eso gi n>azu. _O si, M>g=ab͕aputa ya.
5 Boaz we si, N>ubọchi i g=azuru ubi ahu n>aka Naomi, ọ bu kwa n>aka Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye onye nwuru anwu, ka i g=azuru ya, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya.
6 Onye-nb͕aputa ahu we si, apughi m ib͕aputara ya onwem, ka m>we ghara ibibi ihe-nketam: gi onwe-gi b͕aputara onwe-gi ihe-nb͕aputam; n>ihi na apughm ib͕aputa ya.
7 Ma nka bu ihe an=eme na mb͕e gara aga n>Israel bayere ihe-nb͕aputa, baye-kwa-ra ihe-nb͕anwe, ime ihe ọ bula ka o guzosie ike: nwoke b͕upuru akpukpọ-ukwu-ya, nye ya madu-ibe-ya: nka bu kwa ihe-#am#a n>Israel.
8 Onye-nb͕aputa ahu we si Boaz, Zuru ya n>onwe-gi. _O we b͕upu akpukpọ-ukwu-ya.
9 Boaz we si ndi-okenye ahu na ndi ahu nile, Ndi-#am#a ka unu bu ta, na azuruwom ihe nile nke Elimelek nwere, na ihe nile nke Kilion na Mahlon nwere, n>aka Naomi.