9 Boaz we si ndi-okenye ahu na ndi ahu nile, Ndi-#am#a ka unu bu ta, na azuruwom ihe nile nke Elimelek nwere, na ihe nile nke Kilion na Mahlon nwere, n>aka Naomi.
10 _Ozọ kwa, Rut, b/u nwayi Moab, b/u nwunye Mahlon, ka m>zuruwo-kwa-ra ibu nwunyem, ime ka aha onye nwuru anwu bilie n>elu ihe-nketa-ya, ka aghara kwa ibipu aha onye nwuru anwu n>etiti umu-nne-ya, na n>ọnu-uzọ-ama ebe nke ya: ndi-#am#a ka unu bu ta.
11 Ndi nile ndi nọ n>ọnu-uzọ-ama na ndi-okenye we si, Ndi-#am#a ka ayi bu. Jehova me nwayi a nke n=ab#a n>ulo-gi ka ọ di ka Rechel na dika Lea, ndi ha abua wuru ulo Israel: gi me kwa d#inkp#a n>Efrata, me ka amara aha-gi na Bet-lehem:
12 ka ulo-gi di kwa ka ulo Perez, onye Tema muru nye Juda, site na nkpuru nke Jehova g=enye gi site na nwa-ab͕ọghọ a.
13 Boaz we kuru Rut, o we ghọrọ ya nwunye; o we bakuru ya, Jehova we me ka ọ turu ime, ọ mua nwa-nwoke.
14 Ndinyom we si Naomi, Onye agọziri agọzi ka Jehova bu, Onye n=emeghi ka onye-nb͕aputa kwusiri gi ta, ka akpọ kwa aha-ya n>Israel.
15 _O g=abu-kwa-ra gi onye n=enyeghachi ndu, na onye g=az#u gi n>isi-awọ: n>ihi na nwunye nwa-gi, nke huru gi n>anya, nke diri gi nma kari umu-ndikom asa, amuwo ya.