7 ma ọ buru na ayi ejegharia n'ìhè ahu, dika Ya onwe-ya nọ n'ìhè ahu, ayi nēnwekọrita ihe n'etiti onwe-ayi, ọbara Jisus, bú Ọkpara-Ya, nāsachapu kwa ayi nmehie nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 1
Echiche 1. Jọn 1:7 na onodu