14 Ndi bu nna, edegaram unu akwukwọ, n'ihi na unu amawo Onye ahu nke di site na mbu. Umu-okorọbia, edegaram unu akwukwọ, n'ihi na unu di ike, okwu Chineke nānọgide kwa nime unu, unu emeriwo kwa ajọ onye ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2
Echiche 1. Jọn 2:14 na onodu