1. Jọn 2:22 IGBOB

22 Onye bu onye-ugha ahu ma-ọbughi onye nāgọ si na Jisus abughi Kraist ahu? Onye nāgọnari Nna-ayi na Ọkpara-Ya, onye a bu onye ahu nēmegide Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:22 na onodu