1. Jọn 2:8 IGBOB

8 Ọzọ, ihe ọhu enyere n'iwu ka m'nēdegara unu, ya bu ihe nke bu ezi-okwu nime Ya na nime unu; n'ihi na ọchichiri ahu nāgabiga, ezi ìhè ahu nāmu kwa ub͕u a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 2

Echiche 1. Jọn 2:8 na onodu