1. Jọn 3:23

Bible Nso

23Nka bu kwa ihe O nyere n'iwu, ka ayi kwere n'aha nke Ọkpara-Ya Jisus Kraist, hurita kwa onwe-ayi n'anya, dika O nyere ayi iwu.

1. Jọn 3:23 — IGBOB