1. Jọn 3:9 IGBOB

9 Onye ọ bula nke amuworo site na Chineke adighi-eme nmehie, n'ihi na nkpuru-Ya nādigide nime ya: ọ pughi kwa imehie, n'ihi na amuwo ya site na Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 3

Echiche 1. Jọn 3:9 na onodu