1. Jọn 4:3 IGBOB

3 ma mọ ọ bula nke nādighi-ekwuputa Jisus, o sighi na Chineke puta: nka bu kwa mọ nke onye ahu nēmegide Kraist, nke unu nuworo na ọ nābia; ọ bu kwa n'oge di ub͕u a ka ọ nọ n'uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 4

Echiche 1. Jọn 4:3 na onodu