1. Jọn 5:18 IGBOB

18 Ayi matara na onye ọ bula nke amuworo site na Chineke adighi-emehie; kama Onye ahu Nke amuru Ya site na Chineke nēdebe ya, ajọ onye ahu adighi-emetu kwa ya aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Jọn 5

Echiche 1. Jọn 5:18 na onodu