1. Ndi Tesalọnaika 2:14 IGBOB

14 N'ihi na unu onwe-unu, umu-nna-ayi, ghọrọ ndi nēṅomi nzukọ nile nke Chineke nke di na Judia nime Kraist Jisus: n'ihi na unu onwe-unu hu-kwa-ra otù ahuhu ahu n'aka ndi unu na ha bu otù ala, ọbuná dika ndi ahu huru ahuhu n'aka ndi-Ju;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 2:14 na onodu