1. Ndi Tesalọnaika 2:2 IGBOB

2 kama ọ bu ezie na ayi hururi ahuhu na mbu, eme kwa ayi ihe-ihere, dika unu matara, na Filipai, ma ayi kwuwara okwu nime Chineke-ayi igwa unu ozi ọma Chineke n'oké nb͕a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 2

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 2:2 na onodu