1. Ndi Tesalọnaika 3:2 IGBOB

2 ayi we ziga Timọti, nwa-nna-ayi na onye nējere Chineke ozi n'ozi ọma nke Kraist, ka o we me ka unu guzosie ike, ka o we kasi kwa unu obi n'ihi okwukwe-unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 3

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 3:2 na onodu