10 n'ihi na unu nēme ya n'ezie n'ebe umu-nna-ayi nile ndi bi na Masedọnia dum nọ. Ma ayi nāriọ unu, umu-nna-ayi, ka unu nābabiga ókè nke-uku kari;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4
Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:10 na onodu