17 mb͕e ahu ayi onwe-ayi, bú ndi nọ na ndu, ndi anārapu, ayi na ha ka agēwelikọ n'igwe-oji, izute Onye-nwe-ayi nime mbara-elu-igwe: otú a ka ayi na Onye-nwe-ayi gānọ kwa mb͕e nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 4
Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 4:17 na onodu