1. Ndi Tesalọnaika 5:11 IGBOB

11 N'ihi nka nākasiritanu ibe-unu obi, wulirita kwa ibe-unu elu dika ulo, dika unu nēme kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Tesalọnaika 5

Echiche 1. Ndi Tesalọnaika 5:11 na onodu