1. Pita 2:25 IGBOB

25 N'ihi na unu nēhieri dika aturu; ma ub͕u a unu chigharikutere Onye ahu Onye nāzù nkpuru-obi-unu dika anāzù aturu, Onye nēlekọta kwa ha anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Pita 2

Echiche 1. Pita 2:25 na onodu