1. Pita 2:5 IGBOB

5 ewe were kwa unu onwe-unu, dika nkume di ndu, wu, ka unu buru ulo nke Mọ Nsọ, ka unu we buru òtù ndi-nchu-àjà di nsọ, ichu àjà nke di ka Mọ Nsọ si cho, nke di Chineke ezi nma site na Jisus Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Pita 2

Echiche 1. Pita 2:5 na onodu