8 Ma n'ikpe-azu, nwekọnu otù uche, unu nile, werenu obi sorita onwe-unu hukọ ahuhu, burunu ndi nāhu umu-nna-unu n'anya, ndi nwere obi ọmiko, ndi nwere uche di ume-ala:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Pita 3
Echiche 1. Pita 3:8 na onodu