1. Timọti 3:8 IGBOB

8 Otú ahu ndi nējere nzukọ Kraist ozi aghaghi ibu ndi kwesiri nsọpuru, ndi nēnweghi ire abua, ndi nādighi-aṅubiga manya ókè, ndi akpiri urù nke nēweta ihere nādighi-akpọ ha nku;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 3

Echiche 1. Timọti 3:8 na onodu