14 Elefula onyinye-amara ahu nke di nime gi anya, nke esitere n'ibu-amuma, ya na ibikwasi-aka-n'isi nke ndi bu okenye, nye gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 4
Echiche 1. Timọti 4:14 na onodu