14 Ya mere anamezube ka umu-ab͕ọghọ ndi di-ha nwuru luru di, mu kwa umu, nāchi kwa èzí-na-ulo-ha, ghara kwa inye onye nēmegide ayi ihe o gēji kwutọ:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5
Echiche 1. Timọti 5:14 na onodu