17 Ka agua ndi-okenye na ndi kwesiri nsọpuru okpukpu abua, bú ndi nāchi isi nke-ọma, ma nke kachasinu ndi nādọb͕u onwe-ha n'ọlu nime okwu Chineke na ozizí.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5
Echiche 1. Timọti 5:17 na onodu