1. Timọti 5:5 IGBOB

5 Ma nwanyi nke bu onye di-ya nwuru n'ezie, nke arapu-kwa-ra nání ya, ọ tukwasiwo obi-ya na Chineke, nānọgide kwa n'aririọ-ya na ekpere-ya abali na ehihie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 5

Echiche 1. Timọti 5:5 na onodu