11 Ma gi onwe-gi, onye nke Chineke, nāb͕anari ihe ndia; ma nāb͕aso ezi omume, nsọpuru-Chineke, okwukwe, ihu-n'anya, ntachi-obi, idi-nwayọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Timọti 6
Echiche 1. Timọti 6:11 na onodu