2. Ndi Kọrint 11:21 IGBOB

21 Anamekwu okwu bayere ebubo ihere eboro ayi, dika nka, na ayi onwe-ayi bu ndi nādighi ike. Ma n'uzọ ọ bula onye ọ bula nwere anya-ike (ọ bu n'enweghi-uche ka m'nēkwu), mu onwem nwe-kwa-ra anya-ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 11

Echiche 2. Ndi Kọrint 11:21 na onodu