2. Ndi Kọrint 11:23 IGBOB

23 Hà bu ndi nējere Kraist ozi? (anamekwu dika onye anya nādighi nma) mu onwem nēje kari; anamadọb͕ubiga onwem ókè n'ọlu kari, anamanọbiga ókè n'ulo-nkpọrọ kari, anāpiam utari nke-uku ri nne, anọm n'ọnu ọnwu ọtutu mb͕e.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 11

Echiche 2. Ndi Kọrint 11:23 na onodu