2. Ndi Kọrint 11:4 IGBOB

4 N'ihi na asi na onye ahu nke nābia nēkwusa Jisus ọzọ, onye ayi nēkwusaghi, ma-ọbu asi na unu nānara mọ di iche, nke unu nānaraghi, ma-ọbu ozi ọma di iche, nke unu nānaraghi nke-ọma, unu nānagide ya nke-ọma.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 11

Echiche 2. Ndi Kọrint 11:4 na onodu