2. Ndi Kọrint 11:9 IGBOB

9 mb͕e m'nọ-kwa-ra n'etiti unu, nọ kwa na nkpà, abughi m onye ọ bula ibu arọ́; n'ihi na umu-nna-ayi, mb͕e ha si na Masedọnia bia, ha mezuru ihe nke fọdurum inwe; edebe-kwa-ram onwem n'uzọ nile ọ bula ka m'ghara inyib͕u unu, otú a ka m'gēdebe kwa onwem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 11

Echiche 2. Ndi Kọrint 11:9 na onodu