2. Ndi Kọrint 12:11 IGBOB

11 Aghọwom onye nēnweghi uche: unu onwe-unu rugiderem; n'ihi na ugwọ unu ji mu onwem bu ime ka amaram: n'ihi na ọ dighi uzọ ọ bula m'nērughi ndi kachasi elu n'etiti ndi-ozi, asi na ọ bu ezie na abughi m ihe ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 12

Echiche 2. Ndi Kọrint 12:11 na onodu