4 n'ihi na esitere n'adighi-ike kpọgide Ya n'obe, ma O sitere n'ike Chineke nādi ndu. N'ihi na ayi onwe-ayi bu kwa ndi nādighi ike nime Ya, ma ayi gēsite n'ike Chineke n'ebe unu nọ so Ya di ndu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi Kọrint 13
Echiche 2. Ndi Kọrint 13:4 na onodu